Ilu 7:4 - Bible Nso4 Si amam-ihe, Nwa-nnem nwanyi ka i bu; Kpọ kwa nghọta nwanyi i mara nke-ọma: See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Hụ amamihe nʼanya dịka nwaagbọghọ ị hụrụ nʼanya; hụkwa inwe nghọta nʼanya dịka a ga-asị na ọ bụ nwanne gị. See the chapter |