Ilu 2:22 - Bible Nso22 Ma ndi nēmebi iwu ka agēbipu n'uwa, Ọ bu kwa ndi nāghọ aghughọ ka agēropu na ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ma ndị na-emebi iwu ka a ga-ebipụ site nʼala ahụ, ọ bụkwa ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi ka a ga-ewezuga na ya. See the chapter |