Online Bible

- Advertisements -




Ilu 2:17 - Bible Nso

17 Nke nārapu di o nwere n'ab͕ọghọ, Ọb͕ub͕a-ndu nke Chineke-ya kwa, o chezọwo ya:

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Onye na-ahapụ di ọ lụrụ nʼagbọghọ, nke chefuru ọgbụgba ndụ ọ gbara nʼihu Chineke.

See the chapter Copy




Ilu 2:17

Follow us:

Advertisements


Advertisements