Ilu 2:13 - Bible Nso13 Bú ndi nārapu okporo-uzọ nile nke izi-ezi, Ka ha we je ije n'uzọ nile nke ọchichiri; See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 ndị hapụrụ ụzọ niile ziri ezi nke Chineke na-agbaso ụzọ niile nke ọchịchịrị, See the chapter |