Emọs 8:4 - Bible Nso4 Nurunu nka, unu ndi nēkusi ume ike ilo ob͕eye, ndi nāchọ kwa ime ka ndi ala-unu ewedara n'ala kwusi, See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Nụrụnụ nke a, unu ndị na-azọpịa ndị mkpa na-akpa, na-emekwa ka ụmụ ogbenye dị nʼala a gwụsịa, See the chapter |