Online Bible

- Advertisements -




Emọs 3:2 - Bible Nso

2 Nání unu ka M'maworo n'etiti ab͕uru nile nke uwa: n'ihi nka ka M'gēji ajọ omume nile unu leta unu.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Naanị unu ka m họọrọ nʼime ezinaụlọ niile nke nọ nʼelu ụwa; Ọ bụ nʼihi nke a ka m ga-eji nye unu ahụhụ nʼihi mmehie unu niile.”

See the chapter Copy




Emọs 3:2

Follow us:

Advertisements


Advertisements