Emọs 2:13 - Bible Nso13 Le, Mu onwem gābiada unu n'ọnọdu-unu, dika ub͕ọ-ala nke juputara n'ùkwù ọka si abiada. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 “Nʼihi ya, aga m abịada unu nʼala nʼọnọdụ unu, dịka ụgbọala nke e bujuru ukwu ọka si abịada. See the chapter |