Online Bible

- Advertisements -




Daniel 9:21 - Bible Nso

21 e, mb͕e mu onwem nọ nēkwu okwu n'ekpere, onye ahu, bú Gebriel, onye m'hururi n'ọhù n'isi-nmalite, ebe emere ka o feb͕ue onwe-ya n'ufe, o we nērutum aru n'ihe dika mb͕e onyinye-inata-iru-ọma nke anyasi.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

21 ebe m ka nọ na-ekpere, Gebrel, nwoke ahụ m hụrụ nʼọhụ na mbụ, feere ọsịịsọ bịakwute m nʼoge a na-achụ aja nke uhuruchi.

See the chapter Copy




Daniel 9:21

Follow us:

Advertisements


Advertisements