Online Bible

- Advertisements -




Daniel 9:17 - Bible Nso

17 Ma ub͕u a, Chineke-ayi, ge nti n'ekpere orù-Gi na n'aririọ-amara-ya nile, me iru-Gi ka ọ mukwasi ebe nsọ Gi nke tọb͕ọrọ n'efu, n'ihi Onye-nwe-ayi.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 “Ma ugbu a, Chineke anyị, biko nụrụ ekpere na arịrịọ ohu gị. Nʼihi aha gị, Onyenwe anyị jiri amara mee ka ihe si nʼihu gị mụkwasị ụlọnsọ gị nke tọgbọrọ nʼefu.

See the chapter Copy




Daniel 9:17

Follow us:

Advertisements


Advertisements