Online Bible

- Advertisements -




Daniel 9:1 - Bible Nso

1 N'arọ mbu nke Daraiọs nwa Ahasuerọs, onye sitere na nkpuru ndi Midia, onye emere eze nke ala-eze ndi Kaldea;

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

1 Nʼafọ mbụ, nke Daraiọs nwa Ahasuerọs (onye agbụrụ Midia), onye e mere eze nke alaeze ndị Kaldịa,

See the chapter Copy




Daniel 9:1

Follow us:

Advertisements


Advertisements