Online Bible

- Advertisements -




Daniel 8:15 - Bible Nso

15 O rue, mb͕e m'huru ọhù ahu, ọbuná mu onwem, bú Daniel, na m'chọrọ nghọta; ma, le, ihe di ka nwoke di ike n'ile ya anya nēguzo n'irum.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Mgbe mụ bụ Daniel nọ na-ele ọhụ ahụ na-achọkwa ịghọta ya, o nwere otu onye dịka nwoke bịara guzo nʼihu m.

See the chapter Copy




Daniel 8:15

Follow us:

Advertisements


Advertisements