Online Bible

- Advertisements -




Daniel 6:22 - Bible Nso

22 Chinekem ezitewo mọ-ozi-Ya, we kpuchita ọnu ọdum ndia, ha emerughkwam aru: n'ihi na n'iru Ya ọ bu emeghi-ihe-ọjọ ka ahuru nimem; ọzọ kwa, n'iru gi, eze, ọ dighi ihe-imeru-aru m'meworo.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Chineke m zitere mmụọ ozi ka o mechie ọnụ ọdụm ndị a, ka ha si otu a hapụ inwe ike ịmetụ m aka, nʼihi na Chineke maara na aka m dị ọcha. Ọ makwaara na o nweghị ihe ọbụla m mere mejọọ gị.”

See the chapter Copy




Daniel 6:22

Follow us:

Advertisements


Advertisements