Online Bible

- Advertisements -




Daniel 6:19 - Bible Nso

19 Mb͕e ahu eze biliri n'isi-ututu, mb͕e chi bọrọ, o we were ọsọ garue olùlù ọdum.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Nʼìhè mbụ nke ụtụtụ, mgbe chị na-abọ, eze biliri mee ngwangwa, gaa nʼolulu ọdụm ahụ.

See the chapter Copy




Daniel 6:19

Follow us:

Advertisements


Advertisements