Online Bible

- Advertisements -




Daniel 3:4 - Bible Nso

4 Onye-nkwusa nākpọsi kwa nkpu ike, si, Ọ bu unu ka anāgwa okwu, unu ndi di iche iche, na unu mba di iche iche, na unu ndi nāsu asusu di iche iche, si,

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Onye nkwusa kwuru okwu nʼolu ike, “Mmadụ niile si na mba niile na asụsụ niile dị iche iche bịa, ka a na-enye iwu nke a,

See the chapter Copy




Daniel 3:4

Follow us:

Advertisements


Advertisements