Online Bible

- Advertisements -




Daniel 3:30 - Bible Nso

30 Mb͕e ahu eze mere ka ihe gara Shedrak na Mishak na Abednego nke-ọma n'ala ahu anāchi achi, bú Babilon.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Mgbe ahụ, eze nyere Shedrak, Mishak na Abednego ọkwa ọzọ dị elu karịa nke ha nwere na mbụ nʼala Babilọn.

See the chapter Copy




Daniel 3:30

Follow us:

Advertisements


Advertisements