Online Bible

- Advertisements -




Daniel 2:47 - Bible Nso

47 Eze zara Daniel, si, N'ezi-okwu Chineke-unu bu Chineke nke chi nile, na Onye-nwe ndi-eze, na Onye nēkpughe ihe-nzuzo nile, ebe i puru ikpughe ihe-nzuzo a.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

47 Onye eze gwakwara Daniel, “Nʼezie, Chineke gị bụ Chineke kachasị chi niile. Ọ bụ ya na-achị eze niile bi nʼụwa, bụrụkwa Onye na-ekpughepụ ihe omimi niile, nʼihi na lee, i nwere ike ịkọwa ihe omimi nke a.”

See the chapter Copy




Daniel 2:47

Follow us:

Advertisements


Advertisements