Daniel 2:19 - Bible Nso19 Mb͕e ahu Daniel ka ekpughere ihe-nzuzo ahu nye n'ọhù nke abali. Mb͕e ahu Daniel gọziri Chineke nke elu-igwe. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Nʼabalị, e mere ka Daniel mata ihe omimi ahụ site nʼọhụ. Mgbe ahụ, Daniel toro Chineke nke eluigwe, See the chapter |