Daniel 2:12 - Bible Nso12 N'ihi nka eze were iwe, iwe-ya we di ọku nke-uku, o we si ka eme ka ndi-amam-ihe nile nke Babilon la n'iyi. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nke a mere ka eze jupụta nʼoke iwe na ọnụma, o nyere iwu ka e gbuchaa ndị amamihe niile nke Babilọn. See the chapter |