Online Bible

- Advertisements -




Daniel 12:5 - Bible Nso

5 M'we hu, mu onwem, bú Daniel, ma, le, abua ọzọ nēguzo, otù onye n'otù usọ osimiri ahu, ibe-ya n'usọ osimiri nke-ọzọ.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Mgbe ahụ, mụ bụ Daniel weliri anya hụ mmadụ abụọ ndị ọzọ ka ha nọ nʼakụkụ osimiri ahụ, otu nʼakụkụ nke a, otu nʼakụkụ nke ọzọ.

See the chapter Copy




Daniel 12:5

Follow us:

Advertisements


Advertisements