Daniel 11:3 - Bible Nso3 Ma otù eze, onye bu dike, gēguzo ọtọ, ọ gāchi kwa achi n'oké ọchichi, me ka o si tọ ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ma mgbe ahụ, a ga-enwe eze dị ike nke ga-eji oke ike chịa. Ọ ga na-eme ihe masịrị ya. See the chapter |