Daniel 11:1 - Bible Nso1 Ma mu onwem, n'arọ mbu nke Daraiọs, bú onye Midia, nguzo-ọtọm bu ka m'ghọrọ ya onye nējidesi ike na ebe siri ike. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nʼafọ mbụ nke ọchịchị Daraiọs onye Midia, ọ bụ m guzoro inyere ya aka na ichekwa ya.) See the chapter |