Daniel 1:6 - Bible Nso6 Ma n'etiti ha ka umu Juda ufọdu di, bú Daniel, na Hananaia, na Mishael, na Azaraia. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ndị so nʼime ha bụ Daniel, na Hananaya, na Mishael, na Azaraya, ha bụ ndị Juda. See the chapter |