Aịzaya 60:8 - Bible Nso8 Òle ndi bu ndia nke nēfe efe dika igwe-oji, ndi nēfe kwa dika nduru si eferue window-ha? See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 “Olee ndị bụ ndị a na-efegharị dịka igwe ojii, ndị na-efegharị dịka ụmụ nduru na-efeba nʼakwụ ha? See the chapter |