Aịzaya 6:12 - Bible Nso12 rue mb͕e Jehova meworo ka madu je n'ebe di anya, o we rie nne, bú ebe arapuru arapu n'etiti ala ahu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ọ bụ ruo mgbe Onyenwe anyị zigara onye ọbụla gaa ebe dị anya, ala niile atọgbọkwara nʼefu. See the chapter |