Aịzaya 57:14 - Bible Nso14 Ọ gāsi kwa, Tulienu, tulienu, dozienu uzọ, bupunu ihe-isu-ngọngọ n'uzọ ndim. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 A ga-asịkwa, “Dozienụ ụzọ! Dozienụ ụzọ, mee ya ka ọ maa mma. Bupụsịanụ ihe ịsọ ngọngọ niile nʼụzọ ndị m.” See the chapter |