Aịzaya 47:4 - Bible Nso4 Onye-nb͕aputa-ayi, Jehova nke usu nile nke ndi-agha bu aha-Ya, bú Onye Nsọ nke Israel. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Otu a ka Onye mgbapụta anyị kwuru, Onye ga-azọpụta Izrel. Aha ya bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, Onye nsọ Izrel. See the chapter |