Aịzaya 41:21 - Bible Nso21 Wetanu okwu-ikpe-unu nso, ka Jehova nāsi; butenu ihe nile unu dabere nso, ka Eze Jekob nāsi. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 “Wepụtanụ mkpesa unu,” ka Onyenwe anyị sịrị, “Doo okwu unu nʼusoro,” ka Eze nke Jekọb na-asịkwa. See the chapter |