Aịzaya 33:4 - Bible Nso4 Agāchikọta kwa ihe-unu akwatara n'agha dika nchikọta nke ọbubu: dika nb͕aghari nke igurube, otú a ka ọ nāb͕aghari n'elu ya. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Dịka igurube si atachapụ ihe dị nʼubi, otu a ka a ga-esi kwakọrọ ihe niile unu nwere nʼagha, unu mba dị iche iche. See the chapter |