Aịzaya 26:7 - Bible Nso7 Uzọ onye ezi omume nēso bu izi-ezi nile: Gi onye ziri ezi nēme ka uzọ onye ezi omume di lari. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ụzọ nke onye ezi omume ha nʼotu, gị, Onye ziri ezi, na-eme ka okporoụzọ ndị ezi omume dị larịị. See the chapter |