Aịzaya 26:12 - Bible Nso12 Jehova, I gēdoro ayi udo: n'ihi na ọ bu kwa ọlu nile nke ayi ka I luworo ayi. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Onyenwe anyị, ị na-enye anyị udo; nʼihi na ihe niile anyị nwere sitere nʼaka gị. See the chapter |