Aịzaya 24:10 - Bible Nso10 Etipiawo obodo nke ihe tọb͕ọrọ n'efu: emechiwo ulo nile ọ bula, ka madu we ghara ibata. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Obodo atọgbọrọla nʼefu; a kpọchichaala ọnụ ụzọ e si abata ụlọ ndị mmadụ ka onye ọbụla ghara inwe ike ịbata. See the chapter |