Aịzaya 23:10 - Bible Nso10 Rùbiga n'etiti ala-gi dika Nail, gi ada Tashish; ihe-ike-n'úkwù adighi kwa ọzọ. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Gaanụ kọọ ala ubi unu dịka ha na-eme nʼakụkụ Naịl, unu ụmụada Tashish, nʼihi na unu enwekwaghị ọnụ mmiri. See the chapter |