Aịzaya 22:6 - Bible Nso6 Ilam bu-kwa-ra àkpà-àkú, ya na usu madu, bú ndi-inyinya; Kia kpughepu-kwa-ra ọta. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Elam bu akpa àkụ, ya na ndị nọkwasịrị nʼelu ụgbọala na ịnyịnya ha; Kia ewepụtakwala ọta. See the chapter |