Aịzaya 2:9 - Bible Nso9 Madu we ruda n'ala, onye di elu nēme kwa onwe-ya ka ọ di ala: ebupu-kwa-la nmehie-ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Nʼihi ya, a ga-eme ka mmadụ bụrụ ihe e wedara nʼala, meekwa ka mmadụ niile bụrụ ndị e wedara nʼala. Ya mere, agbagharala ha. See the chapter |