Aịzaya 15:7 - Bible Nso7 N'ihi nka ihe o nwebigara ókè nke o nwetara, na ihe ha kpakọbaworo, n'ofè iyi osisi willow ka ha gēbulaga ha. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ya mere akụnụba ha kpakọbara ndị ha chekwara ka ha buuru gafee ofe ndagwurugwu warawara nke ọdọ mmiri osisi pọpla niile. See the chapter |