Aịzaya 1:20 - Bible Nso20 ma ọ buru na unu aju, we nupu isi, mma-agha gērichapu unu: n'ihi na ọnu Jehova ekwuwo. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ ma nupu isi, ọ bụ mma agha ka a ga-eji gbuchapụ unu.” Nʼihi na ọnụ Onyenwe anyị ekwula ya. See the chapter |