Aịzaya 1:19 - Bible Nso19 Ọ buru na unu ekwe, we nu, ezi ihe nke ala-unu ka unu gēri: See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ọ bụrụ na unu ga-ekwenye, ọ bụrụ na unu ga-erubere m isi, aga m eme ka unu nwee ezi ihe nke unu ga-eri nʼala a. See the chapter |