Online Bible

- Advertisements -




2 Timoti 4:13 - Bible Nso

13 Uwe nāchu oyi nke m'rapuru na Troas n'aka Kapọs, weta ya mb͕e i gābia, ya na akwukwọ nile, ma nke kachasinu, weta akwukwọ parchment nile.

See the chapter Copy

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

13 Mgbe ị na-abịa, wetara m uwe m ji achụ oyi, bụ nke m hapụrụ nʼaka Kapọs na Troas, wetakwara m akwụkwọ m niile ahụ dị nʼebe ahụ, ọkachasị akwụkwọ akpụkpọ anụ niile ahụ.

See the chapter Copy




2 Timoti 4:13

Follow us:

Advertisements


Advertisements