2 Timoti 2:17 - Bible Nso17 okwu-ha gābu kwa ọnyá nāba aba dika gangrene: ndi Haimeniọs na Filitọs di n'etiti ha; See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ozizi ha ga-agbasa dị ka nsị, Haimeniọs na Filetus soo na ndị dị otu a. See the chapter |