2 Samuel 8:7 - Bible Nso7 Devid we chiri ọta ọla-edo nke dikwasiri ndi-orù Hedadeza, chita ha na Jerusalem. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Devid chịkọtara ọta ọlaedo ndịisi agha Hadadeza ji lụọ agha webata ha na Jerusalem. See the chapter |