2 Samuel 7:3 - Bible Nso3 Netan we si eze, Ihe nile nke di n'obi-gi, je, me ya; n'ihi na Jehova nọyere gi. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Netan zaghachiri eze sị, “Ihe ọbụla dị gị nʼobi gaa nʼihu mee ya, nʼihi na Onyenwe anyị nọnyeere gị.” See the chapter |