2 Samuel 6:9 - Bible Nso9 Devid we tua egwu Jehova n'ubọchi ahu; ọ si, Ìb͕e Jehova gēsi aṅa biakutem? See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Devid tụrụ egwu Onyenwe anyị nʼụbọchị ahụ. O kwuru sị, “Igbe ọgbụgba ndụ Onyenwe anyị ọ ga-esi aṅaa bịakwute m?” See the chapter |