2 Samuel 5:4 - Bible Nso4 Onye b͕ara orú arọ na iri ka Devid bu mb͕e ọ malitere ibu eze, ọgu arọ abua ka ọ bu eze. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Devid gbara iri afọ atọ mgbe ọ malitere ịbụ eze. Ọ chịkwara iri afọ anọ. See the chapter |