2 Samuel 2:9 - Bible Nso9 o we me ya eze Gilead, na nke ndi-Ashurait, na nke Jezreel, na nke Efraim, na nke Benjamin, na nke Israel nile. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Ọ nọrọ nʼebe ahụ mee ya eze ndị Gilead, ndị Ashuri na ndị Jezril; na ndị Ifrem, ndị Benjamin na Izrel niile. See the chapter |