1 Samuel 3:12 - Bible Nso12 N'ubọchi ahu M'gēme ka okwu nile M'kwuworo banyere ulo-ya guzosie ike megide Ilai, site na nmalite we rue ọgwugwu. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nʼoge ahụ aga m emezu ihe niile m kwuru megide Elayị na ezinaụlọ ya, site na mmalite ruo ọgwụgwụ. See the chapter |