1 Samuel 3:11 - Bible Nso11 Jehova we si Samuel, Le, Mu onwem nēme ihe n'Israel, nke nti abua nke onye ọ bula nānu ya gāzu wuruwuru. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Onyenwe anyị gwara Samuel sị, “Lee, ana m aga ime ihe nʼIzrel nke ga-eme ka ntị nụrụ ya zụọ wuruwuru. See the chapter |