1 Samuel 10:6 - Bible Nso6 Mọ nke Jehova gādakwasi gi n'ike, i gēsoro kwa ha bū amuma, i gāb͕anwe kwa ghọ nwoke ọzọ. See the chapterBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Nʼoge ahụ, mmụọ Onyenwe anyị ga-abịakwasị gị, ị ga-esorokwa ha buo amụma. Ị ga-abụkwa onye a gbanwere, onye dị iche. See the chapter |