Daniel 4:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Mụ onwe m, bụ Nebukadneza nọ nʼafọ ojuju na ihe ịga nke ọma nʼụlọeze m. See the chapterBible Nso4 Mu onwem, bú Nebukadneza, nọ n'udo n'ulom, nọ kwa ka osisi nwezuru akwukwọ ndu ya n'ulo ukum. See the chapter |