Daniel 2:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Emesịa, Daniel lara nʼụlọ nke ya gaa kọọrọ Hananaya, na Mishael, na Azaraya, ndị enyi ya ihe merenụ. See the chapterBible Nso17 Mb͕e ahu Daniel lara n'ulo-ya, me ka Hananaia na Mishael na Azaraia, bú ndi-ibe-ya, mara okwu ahu: See the chapter |