Online Bible

- Advertisements -




Daniel 2:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Ọ jụrụ onyeozi eze, bụ Ariok, “Gịnị mere eze ji nye iwu dị ike dị otu a?” Mgbe ahụ, Ariok kọwaara ihe niile nye Daniel.

See the chapter Copy

Bible Nso

15 ọ zara, si Ariok, bú onye nke eze nke nwere ike n'aru madu, N'ihi gini ka iwu a di ọku ọku site n'iru eze? Mb͕e ahu ihe Ariok mere ka Daniel mara okwu a.

See the chapter Copy




Daniel 2:15

Follow us:

Advertisements


Advertisements